Bulu language

   

Bulu
Bulu-Bene
Bulu (Nkobô Bulu)
Region Cameroon
Ethnicity Bulu people
Native speakers
860,000 (2007)[1]
Dialects
  • Bulu
  • Bene
Language codes
ISO 639-3 bum
Glottolog bulu1251
A.74[2]

Bulu bụ asụsụ Bantu nke ndị Bulu nke Cameroon. Asụsụ ahụ nwere mmadụ otu narị na iri asaa na puku anọ na asụụ ya n'afọ 1982, na ihe dị ka ndị n'asụ asụsụ nke abụọ narị puku asatọ n'afọ 1991. Asụsụ ya gụnyere Bene, Yelinda, Yembana, Yengono, na Zaman. Ndị na-achị ala ọzọ na ndị ozi ala ọzọ na-eji Bulu eme ihe n'oge gara aga dị ka asụsụ a na-asụ n'ógbè ahụ maka azụmahịa, agụmakwụkwọ, na ebumnuche okpukpe, ọ bụ ezie na ọ na-aghọwanye ihe a na-adịghị ahụkebe n'ọ́tụ̀ ndị ahụ.

Bulu so n'òtù asụsụ Beti ma nwee ike ịghọta ya na Eton, Ewondo, na Fang.

  1. Bulu at Ethnologue (18th ed., 2015) (subscription required)
  2. Jouni Filip Maho, 2009. New Updated Guthrie List Online

© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search